Ndị Rom 3:18
Romans 3:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha amatabeghị ihe ịtụ egwu Chineke pụtara.”*
Romans 3:18 in English
Romans 3:18 · Berean Standard Bible
“There is no fear of God before their eyes.”*
Context
16Mbibi na nhụju anya dị nʼụzọ ha niile. 17Ha amaghị ihe bụ ụzọ udo.* 18Ha amatabeghị ihe ịtụ egwu Chineke pụtara.”* 19Ugbu a, anyị maara na ihe ọbụla iwu kwuru, ọ bụ ndị nọ nʼokpuru iwu ka ọ dịịrị, ka esite otu a kpuchite ọnụ niile nʼotu nʼotu. Ma meekwa ka ụwa niile mata na ha bụ ndị ikpe mara nʼebe Chineke nọ. 20Nʼihi na o nweghị onye ọbụla a pụrụ ịgụ nʼonye ezi omume nʼihu Chineke maka na ọ na-edebe iwu. Kama, ọ bụ site nʼiwu ka anyị ji mata ihe banyere mmehie.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.