Native Bible

Romans 3:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mbibi na nhụju anya dị nʼụzọ ha niile.

Romans 3:16 in English

Romans 3:16 · Berean Standard Bible

ruin and misery lie in their wake,

Context

14Ọnụ ha jupụtara nʼokwu na-akụ ilu na ọbụbụ ọnụ.* 15Ụkwụ ha na-eme ọsịịsọ ịkwafu ọbara. 16Mbibi na nhụju anya dị nʼụzọ ha niile. 17Ha amaghị ihe bụ ụzọ udo.* 18Ha amatabeghị ihe ịtụ egwu Chineke pụtara.”*

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.