Native Bible

Romans 3:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha amaghị ihe bụ ụzọ udo.*

Romans 3:17 in English

Romans 3:17 · Berean Standard Bible

and the way of peace they have not known.”*

Context

15Ụkwụ ha na-eme ọsịịsọ ịkwafu ọbara. 16Mbibi na nhụju anya dị nʼụzọ ha niile. 17Ha amaghị ihe bụ ụzọ udo.* 18Ha amatabeghị ihe ịtụ egwu Chineke pụtara.”* 19Ugbu a, anyị maara na ihe ọbụla iwu kwuru, ọ bụ ndị nọ nʼokpuru iwu ka ọ dịịrị, ka esite otu a kpuchite ọnụ niile nʼotu nʼotu. Ma meekwa ka ụwa niile mata na ha bụ ndị ikpe mara nʼebe Chineke nọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.