Ndị Rom 3:14
Romans 3:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọnụ ha jupụtara nʼokwu na-akụ ilu na ọbụbụ ọnụ.*
Romans 3:14 in English
Romans 3:14 · Berean Standard Bible
“Their mouths are full of cursing and bitterness.”*
Context
12Mmadụ niile ewezugala onwe ha,
ha niile, ọ dịghị onye bara uru nʼime ha.
Ọ dịghị onye na-eme ihe ọma,
a pụghị ịchọta ọ bụladị otu onye.* 13Akpịrị ha bụ ili ghere oghe,
ha ji ire ha na-aghọ aghụghọ.*
Elo ajụala dị nʼegbugbere ọnụ ha.* 14Ọnụ ha jupụtara nʼokwu na-akụ ilu na ọbụbụ ọnụ.* 15Ụkwụ ha na-eme ọsịịsọ ịkwafu ọbara. 16Mbibi na nhụju anya dị nʼụzọ ha niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.