Ndị Rom 3:13
Romans 3:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Akpịrị ha bụ ili ghere oghe, ha ji ire ha na-aghọ aghụghọ.* Elo ajụala dị nʼegbugbere ọnụ ha.*
Romans 3:13 in English
Romans 3:13 · Berean Standard Bible
“Their throats are open graves; their tongues practice deceit.”* “The venom of vipers is on their lips.”*
Context
11Ọ dịghị onye ọbụla na-aghọta,
ọ dịkwaghị onye ọ na-agụ ịchọ Chineke. 12Mmadụ niile ewezugala onwe ha,
ha niile, ọ dịghị onye bara uru nʼime ha.
Ọ dịghị onye na-eme ihe ọma,
a pụghị ịchọta ọ bụladị otu onye.* 13Akpịrị ha bụ ili ghere oghe,
ha ji ire ha na-aghọ aghụghọ.*
Elo ajụala dị nʼegbugbere ọnụ ha.* 14Ọnụ ha jupụtara nʼokwu na-akụ ilu na ọbụbụ ọnụ.* 15Ụkwụ ha na-eme ọsịịsọ ịkwafu ọbara.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.