Ndị Rom 3:12
Romans 3:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mmadụ niile ewezugala onwe ha, ha niile, ọ dịghị onye bara uru nʼime ha. Ọ dịghị onye na-eme ihe ọma, a pụghị ịchọta ọ bụladị otu onye.*
Romans 3:12 in English
Romans 3:12 · Berean Standard Bible
All have turned away, they have together become worthless; there is no one who does good, not even one.”*
Context
10Dịka e dere ya,
“Ọ dịghị onye ọbụla bụ onye ezi omume, ọ dịghị ọ bụladị otu onye. 11Ọ dịghị onye ọbụla na-aghọta,
ọ dịkwaghị onye ọ na-agụ ịchọ Chineke. 12Mmadụ niile ewezugala onwe ha,
ha niile, ọ dịghị onye bara uru nʼime ha.
Ọ dịghị onye na-eme ihe ọma,
a pụghị ịchọta ọ bụladị otu onye.* 13Akpịrị ha bụ ili ghere oghe,
ha ji ire ha na-aghọ aghụghọ.*
Elo ajụala dị nʼegbugbere ọnụ ha.* 14Ọnụ ha jupụtara nʼokwu na-akụ ilu na ọbụbụ ọnụ.*
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.