Ndị Rom 3:11
Romans 3:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ dịghị onye ọbụla na-aghọta, ọ dịkwaghị onye ọ na-agụ ịchọ Chineke.
Romans 3:11 in English
Romans 3:11 · Berean Standard Bible
There is no one who understands, no one who seeks God.
Context
9Gịnị kwanụ? Anyị ọ ka ha mma? Mba, ma e meela ya rịị ka ọ pụta ìhè na mmadụ niile nọ nʼokpuru mmehie, ma ndị Juu ma ndị mba ọzọ. 10Dịka e dere ya,
“Ọ dịghị onye ọbụla bụ onye ezi omume, ọ dịghị ọ bụladị otu onye. 11Ọ dịghị onye ọbụla na-aghọta,
ọ dịkwaghị onye ọ na-agụ ịchọ Chineke. 12Mmadụ niile ewezugala onwe ha,
ha niile, ọ dịghị onye bara uru nʼime ha.
Ọ dịghị onye na-eme ihe ọma,
a pụghị ịchọta ọ bụladị otu onye.* 13Akpịrị ha bụ ili ghere oghe,
ha ji ire ha na-aghọ aghụghọ.*
Elo ajụala dị nʼegbugbere ọnụ ha.*
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.