Native Bible

Romans 11:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Onye burula ụzọ nye Chineke ihe, nke ga-eme ka Chineke kwụghachi ya?”*

Romans 11:35 in English

Romans 11:35 · Berean Standard Bible

“Who has first given to God, that God should repay him?”*

Context

33Leenụ ka o si dị omimi bụ akụ ahụ Chineke nwere! Lee ka ịba ụba nke amamihe ya na ihe ọmụma ya siri dị ukwuu! Apụghị ịchọpụta ikpe ya niile, ụzọ ya niile bụkwa ihe apụghị ịchọpụta. 34“Onye maara uche Onyenwe anyị? Ma ọ bụ onye bụ onye ahụ na-enye ya ndụmọdụ?”* 35“Onye burula ụzọ nye Chineke ihe, nke ga-eme ka Chineke kwụghachi ya?”* 36Nʼihi na ihe niile sitere nʼime ya, sitekwa nʼaka ya, dịkwara ya. Ọ bụ ya ka otuto dịrị ruo mgbe niile ebighị ebi! Amen. 11:3 1Ez 19:10,14 11:4 1Ez 19:18 11:8 Dit 29:4; Aịz 29:10 11:10 Abụ 69:22,23 11:27 Aịz 59:20,21; 27:9; Jer 31:33,34 11:34 Aịz 40:13 11:35 Job 41:11

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.