Native Bible

Romans 11:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na ihe niile sitere nʼime ya, sitekwa nʼaka ya, dịkwara ya. Ọ bụ ya ka otuto dịrị ruo mgbe niile ebighị ebi! Amen. 11:3 1Ez 19:10,14 11:4 1Ez 19:18 11:8 Dit 29:4; Aịz 29:10 11:10 Abụ 69:22,23 11:27 Aịz 59:20,21; 27:9; Jer 31:33,34 11:34 Aịz 40:13 11:35 Job 41:11

Romans 11:36 in English

Romans 11:36 · Berean Standard Bible

For from Him and through Him and to Him are all things. To Him be the glory forever! Amen.

Context

34“Onye maara uche Onyenwe anyị? Ma ọ bụ onye bụ onye ahụ na-enye ya ndụmọdụ?”* 35“Onye burula ụzọ nye Chineke ihe, nke ga-eme ka Chineke kwụghachi ya?”* 36Nʼihi na ihe niile sitere nʼime ya, sitekwa nʼaka ya, dịkwara ya. Ọ bụ ya ka otuto dịrị ruo mgbe niile ebighị ebi! Amen. 11:3 1Ez 19:10,14 11:4 1Ez 19:18 11:8 Dit 29:4; Aịz 29:10 11:10 Abụ 69:22,23 11:27 Aịz 59:20,21; 27:9; Jer 31:33,34 11:34 Aịz 40:13 11:35 Job 41:11

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.