Native Bible

Psalms 96:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ịma mma na ebube dị nʼihu ya; ike na otuto dị nʼebe nsọ ya.

Psalms 96:6 in English

Psalms 96:6 · Berean Standard Bible

Splendor and majesty are before Him; strength and beauty fill His sanctuary.

Context

4Nʼihi na Onyenwe anyị dị ukwuu, bụrụkwa onye kwesiri ịnata otuto; onye a na-atụ egwu karịa chi ọzọ niile ka ọ bụkwa. 5Nʼihi na chi niile nke mba niile dị iche iche bụ arụsị efu, maọbụ Onyenwe anyị kere eluigwe niile. 6Ịma mma na ebube dị nʼihu ya; ike na otuto dị nʼebe nsọ ya. 7Nyenụ Onyenwe anyị, unu ezinaụlọ nke mba niile dị iche iche, nyenụ Onyenwe anyị nsọpụrụ na ike. 8Nyenụ Onyenwe anyị nsọpụrụ ruuru aha ya; werenụ onyinye bata nʼime ogige ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.