Abụ Ọma 96:7
Psalms 96:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nyenụ Onyenwe anyị, unu ezinaụlọ nke mba niile dị iche iche, nyenụ Onyenwe anyị nsọpụrụ na ike.
Psalms 96:7 in English
Psalms 96:7 · Berean Standard Bible
Ascribe to the LORD, O families of the nations, ascribe to the LORD glory and strength.
Context
5Nʼihi na chi niile nke mba niile dị iche iche bụ arụsị efu,
maọbụ Onyenwe anyị kere eluigwe niile. 6Ịma mma na ebube dị nʼihu ya;
ike na otuto dị nʼebe nsọ ya. 7Nyenụ Onyenwe anyị, unu ezinaụlọ nke mba niile dị iche iche,
nyenụ Onyenwe anyị nsọpụrụ na ike. 8Nyenụ Onyenwe anyị nsọpụrụ ruuru aha ya;
werenụ onyinye bata nʼime ogige ya. 9Kpọọnụ isiala nye Onyenwe anyị nʼịma mma nke ịdị nsọ ya;
maa jijiji nʼihu ya, unu ụwa niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.