Abụ Ọma 96:8
Psalms 96:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nyenụ Onyenwe anyị nsọpụrụ ruuru aha ya; werenụ onyinye bata nʼime ogige ya.
Psalms 96:8 in English
Psalms 96:8 · Berean Standard Bible
Ascribe to the LORD the glory due His name; bring an offering and enter His courts.
Context
6Ịma mma na ebube dị nʼihu ya;
ike na otuto dị nʼebe nsọ ya. 7Nyenụ Onyenwe anyị, unu ezinaụlọ nke mba niile dị iche iche,
nyenụ Onyenwe anyị nsọpụrụ na ike. 8Nyenụ Onyenwe anyị nsọpụrụ ruuru aha ya;
werenụ onyinye bata nʼime ogige ya. 9Kpọọnụ isiala nye Onyenwe anyị nʼịma mma nke ịdị nsọ ya;
maa jijiji nʼihu ya, unu ụwa niile. 10Kwusaa nʼetiti mba niile sị, “Onyenwe anyị na-achị.”
Elu ụwa kwụ chịm, a pụghị iwezuga ya nʼọnọdụ ya;
ọ ga-eji ikpe ziri ezi kpee ndị niile ikpe.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.