Abụ Ọma 96:4
Psalms 96:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na Onyenwe anyị dị ukwuu, bụrụkwa onye kwesiri ịnata otuto; onye a na-atụ egwu karịa chi ọzọ niile ka ọ bụkwa.
Psalms 96:4 in English
Psalms 96:4 · Berean Standard Bible
For great is the LORD, and greatly to be praised; He is to be feared above all gods.
Context
2Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ, toonu aha ya;
kwupụtanụ nzọpụta ya site nʼotu ụbọchị ruo nʼụbọchị nke ọzọ. 3Kwusaanụ ebube ya nʼetiti mba niile,
kọsakwanụ banyere oke ọrụ ya niile nʼetiti ndị niile dị iche iche. 4Nʼihi na Onyenwe anyị dị ukwuu, bụrụkwa onye kwesiri ịnata otuto;
onye a na-atụ egwu karịa chi ọzọ niile ka ọ bụkwa. 5Nʼihi na chi niile nke mba niile dị iche iche bụ arụsị efu,
maọbụ Onyenwe anyị kere eluigwe niile. 6Ịma mma na ebube dị nʼihu ya;
ike na otuto dị nʼebe nsọ ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.