Abụ Ọma 91:15
Psalms 91:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ ga-akpọku m, aga m azakwa ya. Aga m anọnyere ya nʼime nsogbu ya, aga m adọpụta, ma sọpụrụkwa ya.*
Psalms 91:15 in English
Psalms 91:15 · Berean Standard Bible
When he calls out to Me, I will answer him; I will be with him in trouble. I will deliver him and honor him.
Context
13Ị ga-azọkwasị ọdụm na ajụala ụkwụ,
zọgbukwaa ọdụm na-akpa ike, na agwọ ọjọọ. 14“Nʼihi na ọ hụrụ m nʼanya, Mụ onwe m ga-agbapụta ya, ka Onyenwe anyị kwuru;
aga m echebe ya, nʼihi na ọ maara aha m. 15Ọ ga-akpọku m, aga m azakwa ya.
Aga m anọnyere ya nʼime nsogbu ya,
aga m adọpụta, ma sọpụrụkwa ya.* 16Aga m eji ogologo ndụ mee ka afọ ju ya,
gosikwa ya nzọpụta m.”
91:11 Abụ 34:7; Mat 4:6; Luk 4:10; Hib 1:14
91:15 Job 12:4; Abụ 50:15; Aịz 43:2
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.