Native Bible

Psalms 91:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m eji ogologo ndụ mee ka afọ ju ya, gosikwa ya nzọpụta m.” 91:11 Abụ 34:7; Mat 4:6; Luk 4:10; Hib 1:14 91:15 Job 12:4; Abụ 50:15; Aịz 43:2

Psalms 91:16 in English

Psalms 91:16 · Berean Standard Bible

With long life I will satisfy him and show him My salvation.”

Context

14“Nʼihi na ọ hụrụ m nʼanya, Mụ onwe m ga-agbapụta ya, ka Onyenwe anyị kwuru; aga m echebe ya, nʼihi na ọ maara aha m. 15Ọ ga-akpọku m, aga m azakwa ya. Aga m anọnyere ya nʼime nsogbu ya, aga m adọpụta, ma sọpụrụkwa ya.* 16Aga m eji ogologo ndụ mee ka afọ ju ya, gosikwa ya nzọpụta m.” 91:11 Abụ 34:7; Mat 4:6; Luk 4:10; Hib 1:14 91:15 Job 12:4; Abụ 50:15; Aịz 43:2

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.