Native Bible

Psalms 91:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Nʼihi na ọ hụrụ m nʼanya, Mụ onwe m ga-agbapụta ya, ka Onyenwe anyị kwuru; aga m echebe ya, nʼihi na ọ maara aha m.

Psalms 91:14 in English

Psalms 91:14 · Berean Standard Bible

“Because he loves Me, I will deliver him; because he knows My name, I will protect him.

Context

12Ha ga-eji ọbụ aka ha, bulie gị elu ime ka ị ghara ịkpọbi ụkwụ gị na nkume. 13Ị ga-azọkwasị ọdụm na ajụala ụkwụ, zọgbukwaa ọdụm na-akpa ike, na agwọ ọjọọ. 14“Nʼihi na ọ hụrụ m nʼanya, Mụ onwe m ga-agbapụta ya, ka Onyenwe anyị kwuru; aga m echebe ya, nʼihi na ọ maara aha m. 15Ọ ga-akpọku m, aga m azakwa ya. Aga m anọnyere ya nʼime nsogbu ya, aga m adọpụta, ma sọpụrụkwa ya.* 16Aga m eji ogologo ndụ mee ka afọ ju ya, gosikwa ya nzọpụta m.” 91:11 Abụ 34:7; Mat 4:6; Luk 4:10; Hib 1:14 91:15 Job 12:4; Abụ 50:15; Aịz 43:2

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.