Abụ Ọma 91:13
Psalms 91:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ị ga-azọkwasị ọdụm na ajụala ụkwụ, zọgbukwaa ọdụm na-akpa ike, na agwọ ọjọọ.
Psalms 91:13 in English
Psalms 91:13 · Berean Standard Bible
You will tread on the lion and cobra; you will trample the young lion and serpent.
Context
11Nʼihi na ọ ga-enye ndị mmụọ ozi ya iwu banyere gị,
ka ha chebe gị nʼụzọ gị niile.* 12Ha ga-eji ọbụ aka ha,
bulie gị elu ime ka ị ghara ịkpọbi ụkwụ gị na nkume. 13Ị ga-azọkwasị ọdụm na ajụala ụkwụ,
zọgbukwaa ọdụm na-akpa ike, na agwọ ọjọọ. 14“Nʼihi na ọ hụrụ m nʼanya, Mụ onwe m ga-agbapụta ya, ka Onyenwe anyị kwuru;
aga m echebe ya, nʼihi na ọ maara aha m. 15Ọ ga-akpọku m, aga m azakwa ya.
Aga m anọnyere ya nʼime nsogbu ya,
aga m adọpụta, ma sọpụrụkwa ya.*
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.