Abụ Ọma 9:18
Psalms 9:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ọ bụghị ruo mgbe ebighị ebi ka a ga-echefu ndị nọ na mkpa; olileanya ndị a na-akpagbu agaghị abụkwa nke efu.
Psalms 9:18 in English
Psalms 9:18 · Berean Standard Bible
For the needy will not always be forgotten; nor the hope of the oppressed forever dashed.
Context
16Ihe e ji mara Onyenwe anyị bụ ikpe ya ziri ezi;
ọrụ aka ndị na-emebi iwu na-ama ha dịka ọnya. Sela 17Ndị niile na-eme ajọ omume na-alaghachi nʼili;
nke a bụkwa ọnọdụ mba niile na-echefu Chineke. 18Ma ọ bụghị ruo mgbe ebighị ebi ka a ga-echefu ndị nọ na mkpa;
olileanya ndị a na-akpagbu agaghị abụkwa nke efu. 19O Onyenwe anyị, bilie! Ekwela ka mmadụ nwee mmeri ọbụla nʼebe ị nọ;
ka e kpee mba niile ikpe nʼihu gị. 20O Onyenwe anyị! Mee ka ha maa jijiji nʼoke egwu;
mee ka mba niile ghọta na ha bụ naanị mmadụ. Sela
9:14 Ọ bụ nʼụzọ ama obodo ka a na-anọ akparị ụka niile dị mkpa. Rut 4:1
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.