Native Bible

Psalms 9:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Onyenwe anyị! Mee ka ha maa jijiji nʼoke egwu; mee ka mba niile ghọta na ha bụ naanị mmadụ. Sela 9:14 Ọ bụ nʼụzọ ama obodo ka a na-anọ akparị ụka niile dị mkpa. Rut 4:1

Psalms 9:20 in English

Psalms 9:20 · Berean Standard Bible

Lay terror upon them, O LORD; let the nations know they are but men. Selah

Context

18Ma ọ bụghị ruo mgbe ebighị ebi ka a ga-echefu ndị nọ na mkpa; olileanya ndị a na-akpagbu agaghị abụkwa nke efu. 19O Onyenwe anyị, bilie! Ekwela ka mmadụ nwee mmeri ọbụla nʼebe ị nọ; ka e kpee mba niile ikpe nʼihu gị. 20O Onyenwe anyị! Mee ka ha maa jijiji nʼoke egwu; mee ka mba niile ghọta na ha bụ naanị mmadụ. Sela 9:14 Ọ bụ nʼụzọ ama obodo ka a na-anọ akparị ụka niile dị mkpa. Rut 4:1

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.