Native Bible

Psalms 89:52 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Otuto dịrị Onyenwe anyị ruo mgbe ebighị ebi. Amen na Amen. 89:25 Ọ ga-achị oke osimiri na osimiri niile 89:25 Oke osimiri na osimiri niile a na-ekwu banyere ha nʼebe a, bụ osimiri Mediterenịa na Yufretis, na osimiri ndị ọzọ niile na-asọbanye nʼime ha. Oke ala ochie ahụ e kwere Devid na Solomọn na nkwa jedebere nʼosimiri ndị a. 89:48 Ya bụ, ala mmụọ

Psalms 89:52 in English

Psalms 89:52 · Berean Standard Bible

Blessed be the LORD forever! Amen and amen.

Context

50Onyenwe m, cheta otu e si leda ndị ohu gị anya, otu m si anagide nʼime obi m ịchị ọchị niile nke ndị mba niile. 51O Onyenwe anyị, ịchị ọchị nke ndị iro gị ji akwa m emo, nke ha ji lelịa nzọ ụkwụ niile nke onye gị i tere mmanụ. 52Otuto dịrị Onyenwe anyị ruo mgbe ebighị ebi. Amen na Amen. 89:25 Ọ ga-achị oke osimiri na osimiri niile 89:25 Oke osimiri na osimiri niile a na-ekwu banyere ha nʼebe a, bụ osimiri Mediterenịa na Yufretis, na osimiri ndị ọzọ niile na-asọbanye nʼime ha. Oke ala ochie ahụ e kwere Devid na Solomọn na nkwa jedebere nʼosimiri ndị a. 89:48 Ya bụ, ala mmụọ

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.