Native Bible

Psalms 89:51 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Onyenwe anyị, ịchị ọchị nke ndị iro gị ji akwa m emo, nke ha ji lelịa nzọ ụkwụ niile nke onye gị i tere mmanụ.

Psalms 89:51 in English

Psalms 89:51 · Berean Standard Bible

how Your enemies have taunted, O LORD, and have mocked every step of Your anointed one!

Context

49O Onyenwe anyị, olee ebe oke ịhụnanya mbụ dị, nke i sitere nʼikwesị ntụkwasị obi gị ṅụọrọ Devid nʼiyi? 50Onyenwe m, cheta otu e si leda ndị ohu gị anya, otu m si anagide nʼime obi m ịchị ọchị niile nke ndị mba niile. 51O Onyenwe anyị, ịchị ọchị nke ndị iro gị ji akwa m emo, nke ha ji lelịa nzọ ụkwụ niile nke onye gị i tere mmanụ. 52Otuto dịrị Onyenwe anyị ruo mgbe ebighị ebi. Amen na Amen. 89:25 Ọ ga-achị oke osimiri na osimiri niile 89:25 Oke osimiri na osimiri niile a na-ekwu banyere ha nʼebe a, bụ osimiri Mediterenịa na Yufretis, na osimiri ndị ọzọ niile na-asọbanye nʼime ha. Oke ala ochie ahụ e kwere Devid na Solomọn na nkwa jedebere nʼosimiri ndị a. 89:48 Ya bụ, ala mmụọ

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.