Native Bible

Psalms 89:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Achọtala m Devid ohu m, were mmanụ nsọ m tee ya.

Psalms 89:20 in English

Psalms 89:20 · Berean Standard Bible

I have found My servant David; with My sacred oil I have anointed him.

Context

18Nʼezie, ọta anyị bụ nke Onyenwe anyị, eze anyị bụkwa nke Onye nsọ Izrel. 19I kwuru okwu otu mgbe site nʼọhụ, nye ndị gị kwesiri ntụkwasị obi sị: “Enyela m otu onye dị ike agha ike; Ebuliela m otu nwa okorobịa elu site nʼetiti ndị m. 20Achọtala m Devid ohu m, were mmanụ nsọ m tee ya. 21Aka m ga-agba ya ume; nʼezie, aka m ga-eme ka ọ dị ike. 22Ọ dịghị onye iro ga-abịakwasị ya, na mberede; ọ dịghị onye ajọ omume ga-emegbu ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.