Abụ Ọma 89:16
Psalms 89:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha na-aṅụrị ọṅụ nʼaha gị ogologo ụbọchị niile; ha na-aṅụrị nʼezi omume gị.
Psalms 89:16 in English
Psalms 89:16 · Berean Standard Bible
They rejoice in Your name all day long, and in Your righteousness they exult.
Context
14Ezi omume na ikpe ziri ezi, bụ ntọala ocheeze gị;
ịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi, na-aga nʼihu gị. 15Ndị a gọziri agọzi ka ndị ahụ bụ ndị na-eji olu iti mkpu ọṅụ na-abụku gị abụ,
ndị na-ejegharịkwa nʼìhè nke ihu gị, O Onyenwe anyị. 16Ha na-aṅụrị ọṅụ nʼaha gị ogologo ụbọchị niile;
ha na-aṅụrị nʼezi omume gị. 17Nʼihi na ị bụ ebube na ike ha,
site nʼihuọma gị, ị na-ebuli mpi anyị elu. 18Nʼezie, ọta anyị bụ nke Onyenwe anyị,
eze anyị bụkwa nke Onye nsọ Izrel.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.