Native Bible

Psalms 86:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ị bụ onye na-agbaghara ajọ omume na onye dị mma, O Onyenwe m, i jupụtara nʼịhụnanya nye ndị niile na-akpọku gị.

Psalms 86:5 in English

Psalms 86:5 · Berean Standard Bible

For You, O Lord, are kind and forgiving, rich in loving devotion to all who call on You.

Context

3meere m ebere, O Onyenwe m, nʼihi na ana m akpọku gị ogologo ụbọchị niile. 4Wetara ohu gị ọṅụ, nʼihi na ọ bụ gị, O Onyenwe m, ka m na-eweliri mkpụrụobi m. 5Ị bụ onye na-agbaghara ajọ omume na onye dị mma, O Onyenwe m, i jupụtara nʼịhụnanya nye ndị niile na-akpọku gị. 6O Onyenwe anyị, nụrụ ekpere m; gekwaa ntị nʼakwa arịrịọ m maka ebere. 7Nʼụbọchị nsogbu m, aga m akpọku gị, nʼihi na ị ga-aza m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.