Abụ Ọma 85:5
Psalms 85:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụ ruo mgbe ebighị ebi, ka ị ga na-eweso anyị iwe: Ị ga-eme ka iwe gị dịgide ruo ọgbọ niile?
Psalms 85:5 in English
Psalms 85:5 · Berean Standard Bible
Will You be angry with us forever? Will You draw out Your anger to all generations?
Context
3Ị kwụsịla iwe oke iwe gị,
I sikwala nʼịdị ọkụ nke iwe gị chigharịa. 4Kpọghachi anyị azụ, O Chineke, Onye Nzọpụta anyị,
wezuga iwe gị site nʼebe anyị nọ. 5Ọ bụ ruo mgbe ebighị ebi, ka ị ga na-eweso anyị iwe:
Ị ga-eme ka iwe gị dịgide ruo ọgbọ niile? 6Ị gaghị eme ka anyị dịkwa ndụ ọzọ
ka ndị gị ṅụrịa ọṅụ nʼime gị? 7O Onyenwe anyị, gosi anyị ịhụnanya gị nke na-adịgide,
nyekwa anyị nzọpụta gị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.