Native Bible

Psalms 85:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Kpọghachi anyị azụ, O Chineke, Onye Nzọpụta anyị, wezuga iwe gị site nʼebe anyị nọ.

Psalms 85:4 in English

Psalms 85:4 · Berean Standard Bible

Restore us, O God of our salvation, and put away Your displeasure toward us.

Context

2I gbagharala ajọ omume ndị gị, kpuchikwaa mmehie ha niile. Sela 3Ị kwụsịla iwe oke iwe gị, I sikwala nʼịdị ọkụ nke iwe gị chigharịa. 4Kpọghachi anyị azụ, O Chineke, Onye Nzọpụta anyị, wezuga iwe gị site nʼebe anyị nọ. 5Ọ bụ ruo mgbe ebighị ebi, ka ị ga na-eweso anyị iwe: Ị ga-eme ka iwe gị dịgide ruo ọgbọ niile? 6Ị gaghị eme ka anyị dịkwa ndụ ọzọ ka ndị gị ṅụrịa ọṅụ nʼime gị?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.