Native Bible

Psalms 85:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

I gbagharala ajọ omume ndị gị, kpuchikwaa mmehie ha niile. Sela

Psalms 85:2 in English

Psalms 85:2 · Berean Standard Bible

You forgave the iniquity of Your people; You covered all their sin. Selah

Context

1O Onyenwe anyị, i gosila ala gị ihuọma; i nyeghachila Jekọb akụnụba ya. 2I gbagharala ajọ omume ndị gị, kpuchikwaa mmehie ha niile. Sela 3Ị kwụsịla iwe oke iwe gị, I sikwala nʼịdị ọkụ nke iwe gị chigharịa. 4Kpọghachi anyị azụ, O Chineke, Onye Nzọpụta anyị, wezuga iwe gị site nʼebe anyị nọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.