Native Bible

Psalms 85:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Onyenwe anyị, i gosila ala gị ihuọma; i nyeghachila Jekọb akụnụba ya.

Psalms 85:1 in English

Psalms 85:1 · Berean Standard Bible

You showed favor to Your land, O LORD; You restored Jacob from captivity.*

Context

1O Onyenwe anyị, i gosila ala gị ihuọma; i nyeghachila Jekọb akụnụba ya. 2I gbagharala ajọ omume ndị gị, kpuchikwaa mmehie ha niile. Sela 3Ị kwụsịla iwe oke iwe gị, I sikwala nʼịdị ọkụ nke iwe gị chigharịa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.