Abụ Ọma 82:7
Psalms 82:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma unu ga-anwụ ọnwụ dịka mmadụ ndị ọzọ; unu ga-ada dịka ndị ọchịchị ọzọ.”
Psalms 82:7 in English
Psalms 82:7 · Berean Standard Bible
But like mortals you will die, and like rulers you will fall.”
Context
5Ha* amaghị ihe ọbụla, ha aghọtaghị ihe ọbụla.
Ha na-ejegharị nʼọchịchịrị;
ntọala niile nke ụwa na-ama jijiji. 6“Asịrị m, ‘Unu bụ “chi,”
unu niile bụ ụmụ ndị ikom nke Onye kachasị ihe niile elu.’ 7Ma unu ga-anwụ ọnwụ dịka mmadụ ndị ọzọ;
unu ga-ada dịka ndị ọchịchị ọzọ.” 8O Chineke, bilie kpee ụwa ikpe,
nʼihi na mba niile bụ ihe nketa gị.
82:5 Maọbụ, chi ndị a
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.