Native Bible

Psalms 82:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Chineke, bilie kpee ụwa ikpe, nʼihi na mba niile bụ ihe nketa gị. 82:5 Maọbụ, chi ndị a

Psalms 82:8 in English

Psalms 82:8 · Berean Standard Bible

Arise, O God, judge the earth, for all the nations are Your inheritance.

Context

6“Asịrị m, ‘Unu bụ “chi,” unu niile bụ ụmụ ndị ikom nke Onye kachasị ihe niile elu.’ 7Ma unu ga-anwụ ọnwụ dịka mmadụ ndị ọzọ; unu ga-ada dịka ndị ọchịchị ọzọ.” 8O Chineke, bilie kpee ụwa ikpe, nʼihi na mba niile bụ ihe nketa gị. 82:5 Maọbụ, chi ndị a

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.