Native Bible

Psalms 82:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Asịrị m, ‘Unu bụ “chi,” unu niile bụ ụmụ ndị ikom nke Onye kachasị ihe niile elu.’

Psalms 82:6 in English

Psalms 82:6 · Berean Standard Bible

I have said, ‘You are gods; you are all sons of the Most High.’*

Context

4Gbapụtanụ ndị na-adịghị ike na ndị nọ na mkpa; napụta ha site nʼaka ndị ajọ omume. 5Ha* amaghị ihe ọbụla, ha aghọtaghị ihe ọbụla. Ha na-ejegharị nʼọchịchịrị; ntọala niile nke ụwa na-ama jijiji. 6“Asịrị m, ‘Unu bụ “chi,” unu niile bụ ụmụ ndị ikom nke Onye kachasị ihe niile elu.’ 7Ma unu ga-anwụ ọnwụ dịka mmadụ ndị ọzọ; unu ga-ada dịka ndị ọchịchị ọzọ.” 8O Chineke, bilie kpee ụwa ikpe, nʼihi na mba niile bụ ihe nketa gị. 82:5 Maọbụ, chi ndị a

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.