Abụ Ọma 82:4
Psalms 82:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Gbapụtanụ ndị na-adịghị ike na ndị nọ na mkpa; napụta ha site nʼaka ndị ajọ omume.
Psalms 82:4 in English
Psalms 82:4 · Berean Standard Bible
Rescue the weak and needy; save them from the hand of the wicked.
Context
2Ruo ole mgbe ka unu ga-anọgide na-ekpe ikpe na-ezighị ezi?
Ruo ole mgbe ka unu ga na-egosi ndị ajọ omume ihuọma? Sela 3Kperenụ ndị na-adịghị ike na ndị na-enweghị nna ikpe ziri ezi;
hụnụ na ndị ogbenye na ndị a na-emegbu nwetara ihe ruuru ha. 4Gbapụtanụ ndị na-adịghị ike na ndị nọ na mkpa;
napụta ha site nʼaka ndị ajọ omume. 5Ha* amaghị ihe ọbụla, ha aghọtaghị ihe ọbụla.
Ha na-ejegharị nʼọchịchịrị;
ntọala niile nke ụwa na-ama jijiji. 6“Asịrị m, ‘Unu bụ “chi,”
unu niile bụ ụmụ ndị ikom nke Onye kachasị ihe niile elu.’
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.