Abụ Ọma 82:5
Psalms 82:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha* amaghị ihe ọbụla, ha aghọtaghị ihe ọbụla. Ha na-ejegharị nʼọchịchịrị; ntọala niile nke ụwa na-ama jijiji.
Psalms 82:5 in English
Psalms 82:5 · Berean Standard Bible
They do not know or understand; they wander in the darkness; all the foundations of the earth are shaken.
Context
3Kperenụ ndị na-adịghị ike na ndị na-enweghị nna ikpe ziri ezi;
hụnụ na ndị ogbenye na ndị a na-emegbu nwetara ihe ruuru ha. 4Gbapụtanụ ndị na-adịghị ike na ndị nọ na mkpa;
napụta ha site nʼaka ndị ajọ omume. 5Ha* amaghị ihe ọbụla, ha aghọtaghị ihe ọbụla.
Ha na-ejegharị nʼọchịchịrị;
ntọala niile nke ụwa na-ama jijiji. 6“Asịrị m, ‘Unu bụ “chi,”
unu niile bụ ụmụ ndị ikom nke Onye kachasị ihe niile elu.’ 7Ma unu ga-anwụ ọnwụ dịka mmadụ ndị ọzọ;
unu ga-ada dịka ndị ọchịchị ọzọ.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.