Abụ Ọma 82:2
Psalms 82:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ruo ole mgbe ka unu ga-anọgide na-ekpe ikpe na-ezighị ezi? Ruo ole mgbe ka unu ga na-egosi ndị ajọ omume ihuọma? Sela
Psalms 82:2 in English
Psalms 82:2 · Berean Standard Bible
“How long will you judge unjustly * and show partiality to the wicked? Selah
Context
1Chineke na-ewere ọnọdụ ịchị isi nʼetiti ọgbakọ dị ukwuu;
ọ na-ekpebi ikpe nʼetiti chi niile. 2Ruo ole mgbe ka unu ga-anọgide na-ekpe ikpe na-ezighị ezi?
Ruo ole mgbe ka unu ga na-egosi ndị ajọ omume ihuọma? Sela 3Kperenụ ndị na-adịghị ike na ndị na-enweghị nna ikpe ziri ezi;
hụnụ na ndị ogbenye na ndị a na-emegbu nwetara ihe ruuru ha. 4Gbapụtanụ ndị na-adịghị ike na ndị nọ na mkpa;
napụta ha site nʼaka ndị ajọ omume.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.