Abụ Ọma 82:1
Psalms 82:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Chineke na-ewere ọnọdụ ịchị isi nʼetiti ọgbakọ dị ukwuu; ọ na-ekpebi ikpe nʼetiti chi niile.
Psalms 82:1 in English
Psalms 82:1 · Berean Standard Bible
God presides in the divine assembly; He renders judgment among the gods:
Context
1Chineke na-ewere ọnọdụ ịchị isi nʼetiti ọgbakọ dị ukwuu;
ọ na-ekpebi ikpe nʼetiti chi niile. 2Ruo ole mgbe ka unu ga-anọgide na-ekpe ikpe na-ezighị ezi?
Ruo ole mgbe ka unu ga na-egosi ndị ajọ omume ihuọma? Sela 3Kperenụ ndị na-adịghị ike na ndị na-enweghị nna ikpe ziri ezi;
hụnụ na ndị ogbenye na ndị a na-emegbu nwetara ihe ruuru ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.