Native Bible

Psalms 81:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Ma ndị m ekweghị ige m ntị. Izrel emekwaghị dịka m gwara ha.

Psalms 81:11 in English

Psalms 81:11 · Berean Standard Bible

But My people would not listen to Me, and Israel would not obey Me.

Context

9Unu agaghị enwe chi ndị mba ọzọ nʼetiti unu; unu agaghị akpọkwa isiala nye chi si ala ọzọ. 10Abụ m Onyenwe anyị Chineke unu, onye kpọpụtara unu site nʼala Ijipt. Meghe ọnụ unu ka ọ saa mbara, aga m emeju ya. 11“Ma ndị m ekweghị ige m ntị. Izrel emekwaghị dịka m gwara ha. 12Ya mere, ahapụrụ m ha na ndụ isiike ha, ka ha soro nchepụta nke echiche ha. 13“Ewoo, a sị na ndị m gaara ege m ntị, a sịkwa na Izrel ga-eso ụzọ m niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.