Native Bible

Psalms 81:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Abụ m Onyenwe anyị Chineke unu, onye kpọpụtara unu site nʼala Ijipt. Meghe ọnụ unu ka ọ saa mbara, aga m emeju ya.

Psalms 81:10 in English

Psalms 81:10 · Berean Standard Bible

I am the LORD your God, who brought you up out of Egypt. Open wide your mouth, and I will fill it.

Context

8“Nụrụnụ, ndị m, aga m adọ unu aka na ntị, a sịkwarị na unu ga-ege m ntị, unu ndị Izrel! 9Unu agaghị enwe chi ndị mba ọzọ nʼetiti unu; unu agaghị akpọkwa isiala nye chi si ala ọzọ. 10Abụ m Onyenwe anyị Chineke unu, onye kpọpụtara unu site nʼala Ijipt. Meghe ọnụ unu ka ọ saa mbara, aga m emeju ya. 11“Ma ndị m ekweghị ige m ntị. Izrel emekwaghị dịka m gwara ha. 12Ya mere, ahapụrụ m ha na ndụ isiike ha, ka ha soro nchepụta nke echiche ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.