Abụ Ọma 78:28
Psalms 78:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O mere ka ụmụ anụ ufe ndị a daara ha nʼala nʼetiti ọmụma ụlọ ikwu ha nakwa gburugburu ụlọ ikwu ha.
Psalms 78:28 in English
Psalms 78:28 · Berean Standard Bible
He felled them in the midst of their camp, all around their dwellings.
Context
26O sitere nʼeluigwe tọpụ ikuku nke ọwụwa anyanwụ,
o jikwa ike ya duo ikuku nke ndịda. 27O zidatara ha anụ dị ukwuu dịka ọ bụ uzuzu,
anụ ufe ọnụọgụgụ ha dịka ọnụọgụgụ aja dị nʼala ọnụ oke osimiri. 28O mere ka ụmụ anụ ufe ndị a daara ha nʼala nʼetiti ọmụma ụlọ ikwu ha
nakwa gburugburu ụlọ ikwu ha. 29Ha riri ihe tutu ruo mgbe ha enwekwaghị ike iri ọzọ,
nʼihi na o nyere ha ihe obi ha chọrọ. 30Ha erisibeghị nri ahụ obi ha chọrọ,
anụ ụfọdụ dịkwa ha nʼọnụ,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.