Native Bible

Psalms 78:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha nọgidere na-emehie megide ya. Ha nupuru isi nʼọzara megide Onye kachasị ihe niile elu.

Psalms 78:17 in English

Psalms 78:17 · Berean Standard Bible

But they continued to sin against Him, rebelling in the desert against the Most High.

Context

15Ọ gbawara oke nkume dị nʼọzara, si otu a nye ha mmiri hiri nne, dịka a ga-asị na ọ bụ mmiri si nʼọtụtụ oke osimiri. 16O mere ka mmiri iyi site na nkume gbapụta, mee ka mmiri rudata dịka osimiri. 17Ha nọgidere na-emehie megide ya. Ha nupuru isi nʼọzara megide Onye kachasị ihe niile elu. 18Ha kpachara anya nwaa Chineke ọnwụnwa, mgbe ha rịọrọ ya nri nke obi ha chọrọ. 19Ha kwuhiere Chineke; jụọ ya ọnụ sị, “Chineke ọ pụrụ inye anyị ezi nri na mmiri ọṅụṅụ nʼọzara a?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.