Abụ Ọma 78:15
Psalms 78:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ gbawara oke nkume dị nʼọzara, si otu a nye ha mmiri hiri nne, dịka a ga-asị na ọ bụ mmiri si nʼọtụtụ oke osimiri.
Psalms 78:15 in English
Psalms 78:15 · Berean Standard Bible
He split the rocks in the wilderness and gave them drink as abundant as the seas.
Context
13O kewara oke osimiri, site nʼetiti ya dufee ha.
O mere ka mmiri ahụ guzo ọtọ dịka mgbidi. 14O ji igwe ojii duo ha nʼije nʼehihie,
jirikwa ìhè sitere nʼọkụ ahụ, duo ha ogologo abalị niile. 15Ọ gbawara oke nkume dị nʼọzara,
si otu a nye ha mmiri hiri nne, dịka a ga-asị na ọ bụ mmiri si nʼọtụtụ oke osimiri. 16O mere ka mmiri iyi site na nkume gbapụta,
mee ka mmiri rudata dịka osimiri. 17Ha nọgidere na-emehie megide ya.
Ha nupuru isi nʼọzara megide Onye kachasị ihe niile elu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.