Native Bible

Psalms 71:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na ndị iro m na-ekwu okwu megide m; ndị ahụ na-achọ igbu m na-agbarịta izu nzuzo.

Psalms 71:10 in English

Psalms 71:10 · Berean Standard Bible

For my enemies speak against me, and those who lie in wait for my life conspire,

Context

8Ọnụ m jupụtara nʼotuto gị, ọ na-ekwupụta ịma mma gị ogologo ụbọchị niile. 9Agbakụtala m azụ mgbe m mere agadi; ahapụkwala m mgbe ike adịghịkwa m. 10Nʼihi na ndị iro m na-ekwu okwu megide m; ndị ahụ na-achọ igbu m na-agbarịta izu nzuzo. 11Ha na-asị, “Chineke agbakụtala ya azụ; chụọ ya ọsọ, jidekwa ya, nʼihi na o nweghị onye ọbụla ga-agbapụta ya.” 12O Chineke, anọla m ebe dị anya; O Chineke m, bịa ngwangwa nyere m aka.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.