Native Bible

Psalms 67:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka mmadụ niile too gị, O Chineke; ka mmadụ niile too gị.

Psalms 67:5 in English

Psalms 67:5 · Berean Standard Bible

Let the peoples praise You, O God; let all the peoples praise You.

Context

3Ka mmadụ niile too gị, O Chineke; ka mmadụ niile too gị. 4Ka mba niile ṅụrịa ma bụọ abụ ọṅụ, nʼihi na ị na-eji ikpe ziri ezi na-achị ndị mmadụ, na-edukwa mba niile nke ụwa. Sela 5Ka mmadụ niile too gị, O Chineke; ka mmadụ niile too gị. 6Mgbe ahụ, ala ga-amịpụta ihe owuwe ubi ya, Chineke, onye bụ Chineke anyị, ga-agọzikwa anyị. 7Chineke ga-agọzi anyị, nsọtụ niile nke ụwa ga-atụ egwu ya. 67:1 Ọnụ 6:25

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.