Native Bible

Psalms 67:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Chineke ga-agọzi anyị, nsọtụ niile nke ụwa ga-atụ egwu ya. 67:1 Ọnụ 6:25

Psalms 67:7 in English

Psalms 67:7 · Berean Standard Bible

God blesses us, that all the ends of the earth shall fear Him.

Context

5Ka mmadụ niile too gị, O Chineke; ka mmadụ niile too gị. 6Mgbe ahụ, ala ga-amịpụta ihe owuwe ubi ya, Chineke, onye bụ Chineke anyị, ga-agọzikwa anyị. 7Chineke ga-agọzi anyị, nsọtụ niile nke ụwa ga-atụ egwu ya. 67:1 Ọnụ 6:25

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.