Abụ Ọma 67:4
Psalms 67:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka mba niile ṅụrịa ma bụọ abụ ọṅụ, nʼihi na ị na-eji ikpe ziri ezi na-achị ndị mmadụ, na-edukwa mba niile nke ụwa. Sela
Psalms 67:4 in English
Psalms 67:4 · Berean Standard Bible
Let the nations be glad and sing for joy, for You judge the peoples justly and lead the nations of the earth. Selah
Context
2Ka a mara ụzọ gị niile nʼụwa,
marakwa nzọpụta gị nʼetiti mba niile. 3Ka mmadụ niile too gị, O Chineke;
ka mmadụ niile too gị. 4Ka mba niile ṅụrịa ma bụọ abụ ọṅụ,
nʼihi na ị na-eji ikpe ziri ezi na-achị ndị mmadụ,
na-edukwa mba niile nke ụwa. Sela 5Ka mmadụ niile too gị, O Chineke;
ka mmadụ niile too gị. 6Mgbe ahụ, ala ga-amịpụta ihe owuwe ubi ya,
Chineke, onye bụ Chineke anyị, ga-agọzikwa anyị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.