Native Bible

Psalms 67:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka a mara ụzọ gị niile nʼụwa, marakwa nzọpụta gị nʼetiti mba niile.

Psalms 67:2 in English

Psalms 67:2 · Berean Standard Bible

that Your ways may be known on earth, Your salvation among all nations.

Context

1Ka Chineke meere anyị amara ma gọzie anyị, ma mee ka ihu ya chakwasị anyị,* Sela 2Ka a mara ụzọ gị niile nʼụwa, marakwa nzọpụta gị nʼetiti mba niile. 3Ka mmadụ niile too gị, O Chineke; ka mmadụ niile too gị. 4Ka mba niile ṅụrịa ma bụọ abụ ọṅụ, nʼihi na ị na-eji ikpe ziri ezi na-achị ndị mmadụ, na-edukwa mba niile nke ụwa. Sela

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.