Native Bible

Psalms 67:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka Chineke meere anyị amara ma gọzie anyị, ma mee ka ihu ya chakwasị anyị,* Sela

Psalms 67:1 in English

Psalms 67:1 · Berean Standard Bible

May God be gracious to us and bless us, and cause His face to shine upon us, Selah

Context

1Ka Chineke meere anyị amara ma gọzie anyị, ma mee ka ihu ya chakwasị anyị,* Sela 2Ka a mara ụzọ gị niile nʼụwa, marakwa nzọpụta gị nʼetiti mba niile. 3Ka mmadụ niile too gị, O Chineke; ka mmadụ niile too gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.