Native Bible

Psalms 63:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ahụla m gị nʼụlọnsọ gị, hụkwa ike gị na ebube gị.

Psalms 63:2 in English

Psalms 63:2 · Berean Standard Bible

So I have seen You in the sanctuary and beheld Your power and glory.

Context

1O Chineke, ị bụ Chineke m, e ji m obi m niile na-achọ gị; akpịrị na-akpọ mkpụrụobi m nkụ, anụ ahụ m na-achọsi gị ike, nʼala kpọrọ nkụ na nke ịda mba ebe mmiri na-adịghị nʼime ya. 2Ahụla m gị nʼụlọnsọ gị, hụkwa ike gị na ebube gị. 3Nʼihi na ịhụnanya gị dị mma karịa ndụ, aga m eji egbugbere ọnụ m jaa gị mma. 4Ogologo ụbọchị m niile ka m ga-eto gị, aga m eweli aka m abụọ elu kpọkuo aha gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.