Abụ Ọma 59:12
Psalms 59:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka e jide ha nʼime nganga ha, nʼihi mmehie si ha nʼọnụ na-apụta, na nʼihi okwu ọnụ ha. Nʼihi okwu ọbụbụ ọnụ ha na okwu ụgha ha,
Psalms 59:12 in English
Psalms 59:12 · Berean Standard Bible
By the sins of their mouths and the words of their lips, let them be trapped in their pride, in the curses and lies they utter.
Context
10Chineke m, onye m tụkwasịrị obi.
Chineke ga-ebutere m ụzọ
mekwaa ka m chịa ndị niile na-ekwulu m ọchị. 11O Onyenwe anyị na ọta anyị, egbukwala ha,
ma ọ bụghị ya, ndị m ga-echefu.
Were ike gị mee ka ha wagharịa,*
wedakwaa ha nʼala. 12Ka e jide ha nʼime nganga ha,
nʼihi mmehie si ha nʼọnụ na-apụta,
na nʼihi okwu ọnụ ha.
Nʼihi okwu ọbụbụ ọnụ ha na okwu ụgha ha, 13jiri iwe ọkụ repịa ha,
repịa ha ruo mgbe ha ga-aghọ ntụ.
Mgbe ahụ, a ga-amata ruo na nsọtụ nke ụwa,
na Chineke na-achị Jekọb. 14Nʼanyasị ha na-alaghachi;
na-eme mkpọtụ dịka ụmụ nkịta,
mgbe ha na-akpagharị nʼime obodo.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.