Abụ Ọma 58:6
Psalms 58:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O Chineke, tijie eze niile dị ha nʼọnụ; o Onyenwe anyị, dọpụta eze ọdụm ndị a!
Psalms 58:6 in English
Psalms 58:6 · Berean Standard Bible
O God, shatter their teeth in their mouths; O LORD, tear out the fangs of the lions.
Context
4Ha na-agbọpụta nsi nʼọnụ ha dịka agwọ,
na-emechi ntị ha dịka ajụala ntị chiri, 5nke na-adịghị anụ olu onye mgbaasị na-akpọpụta ya,
nʼagbanyeghị otu ǹka onye ahụ si dị. 6O Chineke, tijie eze niile dị ha nʼọnụ;
o Onyenwe anyị, dọpụta eze ọdụm ndị a! 7Mee ka ha sọfuo dịka mmiri na-asọ asọ;
mgbe ha na-eseti ụta ha, mee ka ọnụ àkụ ha gbajie. 8Dịka ejula nke na-agbaze mgbe ọ na-aga nʼụzọ ya;
dịka nwa nwụrụ nʼafọ nne ya, ka ha ghara ịhụ anyanwụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.