Abụ Ọma 57:6
Psalms 57:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha gbasaara ụkwụ m ụgbụ, ihe mgbu nyịturu m. Ha egwuola olulu nʼụzọ m si agafe, ma ha onwe ha adabala nʼime ya. Sela
Psalms 57:6 in English
Psalms 57:6 · Berean Standard Bible
They spread a net for my feet; my soul was despondent. They dug a pit before me, but they themselves have fallen into it! Selah
Context
4Anọ m nʼetiti ọtụtụ ọdụm;
amanyere m ka m dina nʼetiti ajọ anụ ọhịa,
ụmụ mmadụ ndị eze ha dị nkọ dịka àkụ na ùbe,
ire ha dịkwa nkọ dịka mma agha. 5O Chineke, ka e bulie gị elu karịa eluigwe niile;
ka ebube gị dị nʼelu ụwa niile. 6Ha gbasaara ụkwụ m ụgbụ,
ihe mgbu nyịturu m.
Ha egwuola olulu nʼụzọ m si agafe,
ma ha onwe ha adabala nʼime ya. Sela 7Obi m dị njikere, o Chineke,
obi m dị njikere sikwaa ike;
aga m abụ abụ, kụkwaa egwu. 8Teta nʼụra mkpụrụobi m!
Teta, ụbọ akwara na une!
Aga m akpọte chi ọbụbọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.